O Marịa na-enweghị njọ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘O Marịa na-enweghị njọ‘ is one of the popular Igbo Marian hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

O Marịa na-enweghị njọ Lyrics

1. O Marịa na-enweghị njọ,

Nsọ Marịa m hụrụ n’anya,

Nne nke Jesu, rịọwara anyị Chineke,

Nyere anyị aka O Marịa.

2. O Marịa nọ n’otito,

Lote ụmụ gị ndị nọ n’ụwa

Wezugaba anyị na njọ ruru inyi,

Dube anyị n’ụzọ ndụ ebebe.

3. O Marịa onye ogbugbo,

Nke ndị ome njọ na-atụ egwu,

Were afọma na-arịọtara ha,

Ndokwa dị nsọ n’aka Jesu.

4. O Marịa nedu ụmụaka,

Ndị akaghị mara ihe bụ njọ,

Debe ịdị ọcha nke mkpụrụobi ha,

Chedokene ha n’ụzọ eluigwe.

Other Igbo Marian Hymns

Other Catholic Hymns