Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya Lyrics (Key D2/4)

Response: Alle-lu-ịa

l.,l:s/f:m

Chorus: Alle-lu-ịa, Alle-lu-ịa

l.,d.l/s:f/l.,l:s/f:m

d.d:d.d/l.t.s.m/f:-:-

1. Tobe Chukwu n’ụlọ ụka Ya

Tobe Ya n’elu ka elu

2. Tobe Ya na Olu ebube Ya,

Tobenụ Ya bụ ike kasị ike.

3. Gbubenụ opi wee n’eto Ya,

Kpọbanụ ụbọ kpọbanụ une

4. Kụbanụ aka, gbabanụ egwu,

Welụnụ ụbọ n’eto Chukwu.

5. Kụbanụ abịa gbabanụ egwu,

Welụnụ ụbọ n’eto Chukwu

6. Kụbanụ oku igwe n’eto Ya

Kụbanụ mgbịrịgba wee too Ya.

7. Ihe nile nke n’eku ume

Tobe chukwu Alleluia.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024